Sanae Agalmam
Ọdịdị
Sanae Agalmam
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Morocco |
| Obodo maka egwuregwu | Morocco |
| Aha enyere | Sanae |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Novemba 1997 |
| Ebe ọmụmụ | Tangier |
| Asụsụ obodo | Berber languages |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Berber languages |
| Ọrụ ọ na-arụ | karateka |
| Ụdị egwuregwu | karate |
Na ọnwa nke isii, na afọ 2021, ọ sonyere na World Olympic Qualification Tournament nke emere na Paris, France na-enwe olileanya iru eru maka afọ 2020 Summer Olympics na Tokyo, Japan.[1] N'ọnwa Ọktoba, na afọ 2021, o ritere ihe nrite ọlaọcha na ihe omume ya na afọ 2021 Mediterranean Karate Championships nke emere na Limassol, Saịprọs.[2][3]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 2021 Karate World Olympic Qualification Tournament Results Book. World Karate Federation. Archived from the original on 14 June 2021. Retrieved on 14 June 2021.
- ↑ "Olympians dominate Mediterranean Championships", World Karate Federation, 25 October 2021. Retrieved on 16 November 2021.
- ↑ 2021 Mediterranean Karate Championships Results Book. Sportdata. Archived from the original on 16 November 2021. Retrieved on 16 November 2021.
