Sangah
Ọdịdị
Sangah bụ nri e jikwazi ọka, akwụkwọ cassava, ya na mmiri nkwụ were mee na nri nke ndi Cameroon.[1][2] A na-agbakọta akwụkwọ ya ma ngwakọta ahụ e siri esi na-aghọ nnukwu nri. A na-ejikarị osikapa maọbụ plantain esi na ya.[3] Ọ bụ nri ọdịnaala.[4][5]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Get Out The Fufu: 10 Foods From Cameroon You're Gonna Love". March 9, 2016.
- ↑ Labadens, Ndeye (July 13, 2018). "African Memories: Travels". Lannconsultings.com.
- ↑ "Sangah | Traditional Vegetable Dish From Cameroon | TasteAtlas". www.tasteatlas.com.
- ↑ Ekane, Metuge (September 23, 2019). Garrulous Ego Trip Gang: Tale of woe in African intellectualism. BoD - Books on Demand. ISBN 9789178514137.
- ↑ "English in Cameroon" (PDF). www.uni-due.de. 2010. Retrieved 2020-06-01.