Sango Festival

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sango Festival
festival
Oge/afọ mmaliteunknown value Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaAsụsụ Yoruba Dezie
ebeNaijiria Dezie
nhazi ọnọdụ7°51′31″N 3°55′56″E Dezie
intangible cultural heritage statusRepresentative List of the Intangible Cultural Heritage of Humanity Dezie
WikiProject na-elekọta yaWikiProject Intangible Cultural Heritage Dezie
Map

Àtụ:Infobox recurring event

Ememme Sango bụ mmemme a na-eme kwa afọ n'etiti ndị Yoruba iji kwanyere “Sango”, chi égbè eluigwe na ọkụ bụ dike na eze nke atọ nke alaeze Oyo ka ọ nọchiri Ajaka nwanne ya nwoke. [1] Gọọmenti Oyo steeti ahagharịrị aha ya n'afọ 2013 gaa World Sango Festival, bụ nke a na-emekarị n'ọnwa Ọgọst n'ụlọ eze Alaafin nke Oyo ma bụrụkwa nke a na-eme na mba karịrị iri anọ n'ụwa niile. [2]

Ọgụgụ ozo[dezie | dezie ebe o si]

  1. Oluseye Ojo. "Magic, thunder as tourists storm Oyo for Sango festival", The Sun, 2 October 2014. Retrieved on 10 August 2015.
  2. 2 Day World Sango Festival. Afro Tourism. Retrieved on 10 August 2015.