Sani Mohammed
Ọdịdị
Sani Mohammed
ụdịekere | nwoke |
---|---|
Ebe ọmụmụ | Bida |
Ọkwá o ji | onye otu ndi omeiwu nigeria |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | All Progressives Congress |
</ref> A mụrụ Mohammed na Obodo Bida, dị na Niger Steeti . Ọ bụ Senator gara nke Mpaghara ọchịchị ndịda Niger (2015–2019).
Ọ biara onye nke atọ n'ịzọ ọkwa sinetọ na ntuliaka nke afọ 2019. Ndị Kọmitii Na-ahụ Maka Ọrụ nke otu ya, tinyere ndị nnọchiteanya ndị ọzọ, ekpochapụla ya n'abalị anọ nke ọnwa Ọktoba afọ 2018 iji zọọ primarị. Ka oge na-aga, a gbanwere aha ya na nkeji ikpeazụ maka Bima Mohammed Enagi .
Onu na ukpono
[dezie | dezie ebe o si]- Dọkịta sayensị (Honoris Causa): Mahadum Gregory, Uturu, Naịjirịa
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]