Sara Cognuck

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sara Cognuck
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịCosta Rica Dezie
Ebe ọmụmụEsparza Canton Dezie
Ọrụ ọ na-arụenvironmentalist, Odee akwụkwọ Dezie
kọwara na URLhttps://news.un.org/en/story/2021/12/1108542, http://tremendas.cl/sitio/sara-cognuck/, https://www.smithsonianmag.com/blogs/earth-optimism/2021/08/02/meet-sara-cognuck/, https://www.tedxpuravida.org/expositores/sara-cognuck/ Dezie

Sara Cognuck bụ onye na-ahu maka ihu igwe si Costa Rica.

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Na nwata, Cognuck biri na Peñas Blancas. Ọ bi na Esparza ugbu a.[1] Ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Costa Rica .[2]

Ịgba mbọ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ malitere ọrụ ya mgbe ọ dị afọ iri na ise.[3] Otu n'ime ọrụ ya malitere na 2015 ma ọ bụ 2016 mgbe ọ sonyeere National Council of Young Persons of Costa Rica nke bụ akụkụ nke mmegharị iji tinye ọrụ ihu igwe na Public Policy of the Young Person 20202024.[1] Cognuck bụkwa onye nhazi nke Local Conference of Youth (LCOY) nke bụ ihe omume na-esote COP 25 na akụkụ nke Youth Constituency nke United Nations Framework Convention on Climate Change nke ndị ntorobịa iri asaa sonyeere.[4] Ọ bụkwa otu n'ime ndị nnọchi anya ndị ntorobịa maka Declaration on Children, Youth and Climate Action.[5]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Kutz (1 August 2021). Nature & Nurture: How Costa Rica's Environmentalism Shaped Sara Cognuck Into a Climate Leader (en). www.smithsonianmag.com. Retrieved on 2022-04-22. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content
  2. Sara Cognuck González – Consejo Nacional de la Persona Joven (es-CO). Cuarto Foro Mundial de Ciudades Bajas en Carbono. Retrieved on 2022-04-22.
  3. Chandramouli (2019-12-19). Youth rising at COP25: They came, they protested, they negotiated (en-US). Mongabay-India. Retrieved on 2022-04-22.
  4. Martinez (2019-10-08). Conferencia de la Juventud Costa Rica LCOY – 2019 (es-CR). La Ruta del Clima. Retrieved on 2022-04-22.
  5. COP 25: Young climate activists call for urgent action on the climate crisis at UNICEF-OHCHR event (en). www.unicef.org. Retrieved on 2022-04-22.