Sara Penzo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Sara Penzo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịItaly Dezie
Aha enyereSara Dezie
aha ezinụlọ yaPenzo Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya16 Disemba 1989 Dezie
Ebe ọmụmụChioggia Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAsụsụ mba Italy Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheOchee bọọlụ Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
nọmba egwuregwu1 Dezie

Sara Penzo (amụrụ na abalị iri na isii nke ọnwa Disemba afọ 1989) bụ onye Ịtali bụbu onye oche- goolu bọọlụ nke so na egwuri egwu maka otu ụmụ nwanyị Serie A UPC Tavagnacco na otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke Ịtali. N'afọ 2012, ọ bịanyere aka na klọb Serie A ACF Brescia, na-esote oge na Swiss Nationalliga A na-egwuri egwu maka ngalaba ụmụ nwanyị nke FC Basel. Ọ bụ otu n'ime ndị otu Itali na 2009 na 2013 nke UEFA Women's Championship.

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe o nyesịrị Itali aka imeri asọmpi UEFA umu nwanyị n'erubeghi afọ iri na itoolu nke afọ 2008 , na-mgbnye otu goolu na egwuregwu anọ, a kpọrọ aha ya na ndị otu UEFA Women'S Euro 2009 dị ka onye na-esote Anna Maria Picarelli.[1]

Penzo gbara egwuregwu nke mbụ ya nye Ịtali na Machị 2010, na mmeri goolu atọ asatara abụọ nke England na 2010 Cyprus Cup .[2]

Onye nkuzi mba Antonio Cabrini kpọrọ Penzo na nhọpụta ya maka UEFA Women's Euro 2013 na Sweden.[3]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Sara Penzo. uefa.com. UEFA. Archived from the original on 7 December 2013. Retrieved on 7 December 2013.
  2. Italia Campionato Europeo Femminile Svezia 10 - 28 Luglio 2013 (Italian) (PDF). Italian Football Federation. Retrieved on 7 December 2013.
  3. Cabrini finalises Italy's Women's EURO squad. uefa.com. UEFA (1 July 2013). Retrieved on 7 December 2013.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]