Sarah Etonge

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sarah Etonge
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKameroon Dezie
Aha enyereSarah Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1967 Dezie
Ebe ọmụmụBuea Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu, fell running Dezie

Sarah Liengu Etonge (amụrụ na Buea, Southwest Province, Cameroon) bụ ónyé na-agba ọsọ. O meriri n'asọmpi Mount Cameroon Race of Hope ugboro asaa n'ọbọdọ ya bụ Buea, na Southwest Province. Mmeri kachasị ọhụrụ ya bịara na 2005, na ógè nke 5:38:06.[1] Na Machị 12, 2005, Prọfesọ Emeritus Lydia Luma nke Cameroon Education Corporation nyere Etonge nzèrè doctorate na ugwu. N'afọ 2006, obodo Buea kpughere oyiyi iji sọpụrụ ya. Ọ bụ naanị oyiyi nke abụọ e wuru na Buea, na nke mbụ kemgbe ahụ màkà Otto von Bismarck. [citation needed]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Current events-2004 Presidential Election. Archived from the original on 2007-10-24. Retrieved on 2022-07-18.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]