Sarah Ogoke
Ọdịdị
Sarah Ogoke
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria, Njikota Obodo Amerika |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Sarah |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Jụn 1990 |
| Ebe ọmụmụ | Bronx |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | ihe nche |
| Ebe agụmakwụkwọ | Southern Polytechnic State University |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
| Otu egwuregwu ma ọ bụ asọmpi | NCAA Division I women's basketball |
Sarah Ogoke (a mụrụ n'ụbọchị 25 n'onwa Juun afọ1990) bụ onye Naịjiria a muru na obodo Amerịka na-atụrụ ndi Celta de Vigo basketbọọlụ, mana ọ na-eme ihe egwuregwu na mbibi nye otu bọọlụ Mozambique, Ferrviario De Maputo na 2019 FIBA Africa Champion Cup (Women) nakwa Otu bọọlụ mba Naijirịa. [1]
O sonyere na 2017 Women's Afrobasket na 2019 Women's Afrobasket. Ogoke bụkwa onye otu egwuregwu basketbọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa, D'tigress, na iko basketbọọlụ mba ụwa ụmụ nwanyị nke FIBA n'afo 2018 na Tenerife, Canary Islands, Spen.