Sari Abacha
Ọdịdị
Sari Abacha
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Sari |
ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Ọktoba 1978 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Kwara |
Ụbọchị ọnwụ ya | 3 Ọktoba 2013 |
Ebe ọ nwụrụ | Ilorin |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1996 |
Oge ọrụ ya (njedebe) | 2011 |
ụdị egwuregwu | footbọl |
nọmba egwuregwu | 15 |
Sanni Sari Abacha,bido n'abalị irí abụọ na isii nke (Ọktoba afọ 1978 wee ruo n'abalị atọ nke ọnwa Ọktoba afọ 2013) bụ onye Naijiria n'eme ihe egwuregwu bọọlụ nke na-agba nnọchite na bọọlụ nke a gbara maka Kwara United F.C. A maghị ihe kpatara ọnwụ ya.[1]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Ọ malitere ọrụ ya n'afọ1996 site na Shooting Stars F.C. tupu ọ kwaga na Kwara United F.C . na Jenụwarị afọ 2001. Mgbe ọnwa irí na asaa gasịrị na Kwara United F.C., a kpọfere ya na Enyimba International F.C ma o mesịa kwaga Sharks F.C na Julị afọ 2002. N'ọnwa Jenụwarị afọ 2007, ọ laghachiri na otu mbụ ya bụ Kwara United F.C.
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Kwara Utd player, Sanni Abacha is dead – Vanguard News. Vanguardngr.com. Retrieved on 2013-10-05.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Sari Abacha at National-Football-Teams.com