Sarra Belhocine
Ọdịdị
Sarra Belhocine
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Algeria |
| Aha enyere | Sarra |
| Aha ezinụlọ ya | Belhocine |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Septemba 1994 |
| Ebe ọmụmụ | Algiers |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu volleyball |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | outside hitter |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | MC Alger |
| Ụdị egwuregwu | volleyball |
| So na | 2012 Summer Olympics |
Sarra Belhocine (amụrụ na Septemba 18, 1994 na Algiers) bụ onye Algeria na egwu volleyball.[1] Ọ gbara bọọlụ n'otu egwuregwu volleyball ụmụ nwanyị Algeria na 2012 Olimpik oge okpomọkụ .[2]
Klọb
[dezie | dezie ebe o si]- klọb dị ugbu a : [dị ka?GSP (nke bụbu MC Alger)
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ FIVB Volleyball World Grand Prix 2012. Archived from the original on 2012-08-13. Retrieved on 2019-03-26.
- ↑ Sarra Belhocine - Volleyball - Olympic Athlete | London 2012. Archived from the original on 2012-08-01. Retrieved on 2012-08-16.