Saruba Colley

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Saruba Colley
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịThe Gambia Dezie
aha ezinụlọ yaColley Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya5 Febụwarị 1989, 2 Mee 1989 Dezie
Ebe ọmụmụSibanor Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
so na2012 Summer Olympics, 2010 Commonwealth Games Dezie

Saruba Colley (amụrụ na ọnwa Febụwarị 5, na afọ 1989 na Sibanor) bụ onye Gambia na-agba ọsọ.[1] O sonyere na asọmpi mita 100 na 2012 Summer Olympics; ọ gbara ọsọ na 12.21 sekọnd, na-eme ka ọ ruo eru maka Round 1, na Round 1 na 12.06 sekọnd، nke setịpụrụ ndekọ mba Gambia mana emeghị ka ọ ruo na ọkara ikpeazụ.[2][3]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Saruba Colley. London 2012. Archived from the original on 2013-05-31. Retrieved on 2012-08-05.
  2. Women's 100m Results: Preliminaries. London 2012. Archived from the original on 2012-12-05. Retrieved on 2012-08-05.
  3. Women's 100m Result: Round 1. London 2012. Archived from the original on 2012-12-16. Retrieved on 2012-08-05.