Saudatu Bungudu
Ọdịdị
Saudatu Bungudu
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Jenụwarị 1942 |
Ebe ọmụmụ | Bungudu |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Minister of Women Affairs and Social Development |
Saudatu Usman Bungudu (onye a mụrụ abali iri na ise n'ọnwa mbụ n'afọ 1942 na Bungudu, Nigeria) a họpụtara ya dika onye na-ahu maka ọrụ ndị inyom na Naijiria na July 2007. A napụrụ ya ọkwa ya na 29 Oketopa 2008 site na mkpocha E mere n' ụlọ ọrụ ya[1]
Ọ gụsịrị akwụkwọ n' Uthman dan Fodiyo University tupu ya abụrụ onye na-ahụ maka ihe gbasara Ụmụ Nwanyi na ụmụ ntakiri na Steeti Zamfara State nke omechara bụrụ onye nlekọ gọọmenti.
Leekwa
[dezie | dezie ebe o si]- Nigerian Ministry of Women Affairs
Nlebanya
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Tobs Agbaegbu (4 November 2008). Sacking of 20 Ministers. Newswatch. Archived from the original on 2012-11-01. Retrieved on 2009-12-22.