Saynab Qayad

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Saynab Qayad
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSomalia Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie

Saynab Qayad bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Somalia, ọ bụkwa onye otu Transitional Federal Parliament. Ọ bụ onye isi oche nke kọmitii omebe iwu na ikike mmadụ.[1] Saynab nọ na Muna Hotel dị na Mogadishu mgbe ndị agha Islamist wakporo ya n'afọ 2010.[2]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. "SOMALIA: Al Shabab claims suicide attack on Mogadishu Hotel • Horseed Media", Horseed Media, 2010-08-24. Retrieved on 2018-05-23. (in en-US)
  2. KENNEDY. "Suicide bomber, gunmen attack hotel in Somalia, killing 32 people, including 6 members of parliament - NY Daily News", nydailynews.com. Retrieved on 2018-05-23. (in en-US)