Scottish Meteorological Society

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ọ bụ David Milne-Home guzobere Scottish Meteorological Society n'afọ 1855 na ego onwe ónyé, ọkachasị site n'aka ndị nwe ala bara ọgaranya chọrọ ịchịkọta ihe ndekọ ihu igwe iji melite ọrụ ugbo.[1]

Society guzobere ụlọ nyocha ahụ na Ben Nevis, meghere ya n'afọ 1883.[2]

N'afọ 1921, Society jikọtara yá nà Royal Meteorological Society.

Akwụkwọ ndị e bipụtara[dezie | dezie ebe o si]

  • Journal of the Scottish Meteorological Society, Mpịakọta 1 (1864) - Mpịakọ 18 (1917/19)

Ndị a ma ama[dezie | dezie ebe o si]

  • W S Bruce
  • Alexander Buchan, ónyé a na-eto màkà ịmepụta map ihu igwe dị ka ihe ndabere nke amụma ihu igwe
  • David Milne-Home, onye-isi oche nke Council of the Society
  • Cargill Gilston Knott, Ónyé isi oche nke Society
  • John Murray, ónyé na-amụ banyéré oké osimiri
  • Robert Traill Omond, ónyé isi mbụ nke Ben Nevis observatory
  • Dr James Stark, odeakwụkwọ mbụ nke Society
  • Thomas Stevenson, ónyé guzobere na odeakwụkwọ
  • Charles Thomson Rees Wilson
  • Clement Lindley Wragge, ónyé nwetara ihe nrite ọla edo nke Society

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Death and the Weather. University of Glasgow. Retrieved on 2 September 2010.
  2. Ben Nevis Observatory. Ben-Nevis.com. Retrieved on 2 September 2010.