Jump to content

Sehnaoui

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Sehnaoui (Arabic) bụ aha nna Lebanọn nke nwere ike ịpụta ndia

  • Antoun Sehnaoui, onye na-ahụ maka ụlọ akụ na onye na-emepụta ihe nkiri na Lebanọn
  • Khalil Sehnaoui, onye ndụmọdụ nchekwa ozi nke Belgium-Lebanọn
  • Mouna Bassili Sehnaoui (amụrụ n'afọ 1945), onye na-ese ihe, onye edemede na onye na-eme ihe nkiri, nne Khalil
  • Nada Sehnaoui (amụrụ n'afọ 1958), onye na-ese ihe nkiri na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Lebanọn
  • Nicolas Sehnaoui (amụrụ n'afọ 1967), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Lebanọn, nwa nwanne Antoun na Khalil, nwa nwanne Mouna