Sehryne Hanaoui
Ọdịdị
Sehryne Hanaoui
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Algeria |
| Aha enyere | Sehryne |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Jenụwarị 1988 |
| Ebe ọmụmụ | Bouïra |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu volleyball |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | setter |
| Ụdị egwuregwu | volleyball |
| So na | 2012 Summer Olympics, 2008 Summer Olympics |
Sérine Hanaoui (Arabic; amụrụ n'ime Jenụwarị 10, 1988, na Bouïra[1]) bụ onye Algeria na egwu volleyball mba ụwa.[2] Ọ nọchitere anya Algeria na 2008 na 2012 Olimpik oge okpomọkụ.[2][3] Nne ya bụbu onye na egwu volleyball nke gbara bọọlụ maka otu mba Algeria n'afọ ndị 1970.
Ihe ọmụma klọb
[dezie | dezie ebe o si]- Klọb dị ugbu a : Hainaut
- Klọb gara aga : Terville OC
- Klọb gara aga : Istres volleyball
- Klọb izizi : Lyon volleyball
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Sehryne Hennaoui Bio, Stats, and Results (en). Olympics at Sports-Reference.com. Archived from the original on 2020-04-18. Retrieved on 2017-06-21.
- 1 2 FIVB Women's Volleyball Olympic Games 2012. www.fivb.org. Retrieved on 2017-06-21.
- ↑ 2008 Women's Olympic Games / Team Roster ALG. www.fivb.org. Retrieved on 2017-06-21.