Semi-Bantu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Semi-Bantu ma ọ bụ Semibantu bụ okwu ochie a na-eji eme ihe maka ndị bi na mpaghara akuku ọdịda anyanwụ nke ala Cameroon (akụkụ nke mpaghara Adamawa, West, Northwest, na nke Southwest), ndị na-asụ asụsụ ndị nwere ụfọdụ njirimara na ezinụlọ asụsụ Bantu, mana ewepụrụ ha na ya.[1] A naghị ele ndị mmadụ n'onwe ha anya dị ka agbụrụ nke Bantu (ma ọ bụ ụmụ amaala etiti na ndịda nke Afrịka).

Mgbe agbụrụ ndị a kwagara n'ebe ugwu nke Cameroon, asụsụ nke agbụrụ abụọ India na-asụ Bantu n'oké ọhịa ndị dị n'ebe ndịda na nke ndị na-asu asusu Benue-Congo nke savanna ndị dị n"ebe ugwu nke nwere mmetụta n'asụsụ ha.

  1. Definition of SEMI-BANTU (en). www.merriam-webster.com. Retrieved on 2022-05-14.