Semira Adamu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Semira Adamu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereSemira Dezie
aha ezinụlọ yaAdamu Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya17 Jụn 1978 Dezie
Ebe ọmụmụKaduna Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya22 Septemba 1998 Dezie
Ebe ọ nwụrụBrussels metropolitan area Dezie
Ụdị ọnwụunnatural death Dezie
ihe kpatara ọnwụchoking, police brutality, asphyxia Dezie
ihe omume dị ịrịba amadeath in police custody, forced displacement Dezie

Semira Adamu (amụrụ na 1978 ma nwụọ 1998) bu bụ onye gbara afọ iri abụọ gbara ọsọ ndụ si Naịjirịa ma nwụọ n'aka mmadu pọlis[1] abụọ na Belgium mgbe ha chọọrọ ime ya nchụpụ . O bu ụzọ gbapụ na Naijiria n'ihi esemokwu mmanye nke alụmdi na nwunye [2].

Na 12 Disemba 2003, ejidere mmadu pọlis anọ maka ihe a merenụ, ozugbo ka ikpe ha sochiri. E nyere gọọmentị Belgium iwu ịkwụ ndị ezinụlọ Semira ụgwọ.[3][4]

Ọnwụ Adamu kpalitere nnukwu esemokwu na Belgium ma katara ka-eke ndekọ nke Etienne Vermeersch banyere omume nke ịchụpụ. Na Septemba 1998 Louis Tobback, onye Mịnịsta na-ahụ maka ime obodo nke Belgium, gbara arụkwaghịm mgbe ọtụtụ ngagharị iwe nke ọha na eze malitere maka ọnwụ Adam.[5]

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]