Serge Kanyinda

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Serge Kanyinda
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịDemocratic Republic of the Congo Dezie
Aha enyereSerge Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20. century Dezie
Ebe ọmụmụKinshasa Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
Ọnọdụ ahụikealbinism Dezie

Serge Kanyinda bụ onye na-eme ihe nkiri si Democratic Republic of the Congo, nke a maara nke ọma maka arụmọrụ ya dịka Magicien na ihe nkiri 2012 War Witch (Rebelle).[1] Ọ nwere ọrịa albinism.[2]

Kanyinda meriri Canadian Screen Award maka onye na-akwado ihe nkiri kacha mma na 1st Canadian Screen Awards.[3]

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Rebelle director Kim Nguyen learned of Congo’s filming hazards the hard way". Vancouver Sun, October 18, 2012.
  2. "Director Kim Nguyen on War Witch". Filmmaker, May 17, 2012.
  3. "Canadian Screen Awards raises the star wattage". Toronto Star, March 3, 2013.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:ACCT Best Supporting Actor