Sergei Martynov (onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sergei Martynov (onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị)
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịBelarus Dezie
aha n'asụsụ obodoСяргей Мікалаевіч Мартынаў Dezie
Aha enyereSyarhey, Sergey Dezie
aha ezinụlọ yaMartynov Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya22 Febụwarị 1953 Dezie
Ebe ọmụmụGyumri Dezie
Ọrụ ọ na-arụdiplomat, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMinister of Foreign Affairs of Belarus, ambassador Dezie
ebe agụmakwụkwọMoscow State Institute of International Relations Dezie

Sergei Nikolaevich Martynov (Belarusian: Сяргей Мікалаевіч Мартынаў, Russian: Серге́й Николаевич Мартынов; amụrụ na 22 Febụwarị 1953) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Belarus bụ Minista na-ahụ maka ihe gbasara mba ọzọ nke Belarus site na 2003 ruo 2012.

Sergei Martynov (sport shooter)

A mụrụ Sergei Martynov na 1953 na Leninakan (Gyumri ugbu a), Armenia SSR. Ọ gụsịrị akwụkwọ na Moscow State Institute of International Relations, summa cum laude, na 1975.

Ọ rụburu ọrụ na nnọchiteanya nke Belarus na United States na dị ka onye nnọchi anya na Washington, D.C. n 'etiti afọ 1993 na 1997. Tupu a họpụta ya dị ka minista mba ọzọ, ọ rụkwara ọrụ dị ka onye nnọchi anya na Belgium, EU na NATO n 'etiti afọ 2001 na 2003. A họpụtara Sergei Martynov ka ọ bụrụ Minista Na-ahụ Maka mba ọzọ nke Belarus na Machị 2003 ma chụpụ ya n 'ọnwa Ọgọstu 2012.[1]

  1. Belarusian Telegraph Agency. "Lukashenko appoints Makei Foreign Minister". Retrieved on 23 August 2012.