Serkalem Fasil

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Serkalem Fasil
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịEthiopia Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1978 Dezie
Dị/nwunyeEskinder Nega Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ntaakụkọ, newspaper proprietor Dezie
ihe omume dị ịrịba amaprisoner of conscience Dezie
Ihe nriteCourage in Journalism Award Dezie

Serkalem Fasil (Amharic: ሰርካለም ፋሲል; amụrụ c. na afọ 1978) bụ onye nta akụkọ obodo Etiopia na onye bụbu onye na-ebipụta akwụkwọ akụkọ Asqual, Menilik, na Satenaw.[1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 1997, Fasil malitere ọrụ odeakụkọ ya na akwụkwọ akụkọ Wenchef . N'afọ sochirinụ, mgbe ọ dị afọ iri abụọ, o guzobere akwụkwọ akụkọ nke ya, Menilik, nke ụlọ mbipụta nke ya wepụtara. Ọ malitere ọzọ, Asqual, na afọ 2001, na nke atọ, Satenaw, na afọ 2004. Ọ rụrụ ọrụ dị ka osote onye nchịkọta akụkọ Menilik na onye isi oche nke Satenaw.[1]

Fasil meriri "obi ike na nturu ugo oru nta akuko" site na IWMF (International Women's Media Foundation) n'afọ 2007.[1] O nyere onyinye ego ahụ na Amnesty International iji kelee ya maka inyere aka ịtọhapụ ya n'ụlọ mkpọrọ.[2]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ihe ndị ruuru mmadụ na Etiopia

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 Serkalem Fasil, Ethiopia. International Women's Media Foundation. Archived from the original on 29 September 2013. Retrieved on 29 July 2012.. International Women's Media Foundation. Retrieved 29 July 2012.
  2. Freed journalist donates prize to Amnesty International. Amnesty International (26 October 2007). Retrieved on 22 January 2012.