Seun Osewa
Ọdịdị
Seun Osewa
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Aha ọmụmụ | Oluwaseun Temitope Osewa |
ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Disemba 1982 |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụ̀nta ego, programmer |
onye were ọrụ | Nairaland |
ebe agụmakwụkwọ | Obafemi Awolowo University |
Ebe obibi | Ota Ogun |
onye nwe | Nairaland |
Oluwaseun Temitope Osewa (Disemba 17, 1982) bụ onye ọchụnta ego n'ịntanetị nke Naijiria.[1][2] Ọ bụ onye guzobere Nairaland, otu nnọkọ ịntanetị a ma ama nke malitere na Machị 2005, nke Forbes mere atụmatụ dị ka nnọkọ Afrịka kachasị ukwuu.[3] YNaija depụtara ya dị ka otu n'ime ndị Naijiria kachasị ọhụrụ na teknụzụ.[4] E dekwara ya n'etiti ndị ọchụnta ego iri kachasị emetụta na T.I.N Magazine n'ịntanetị n'afọ 2015.[5]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Seun malitere Nairaland n'afọ 2005.[6]
Ndetu
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Chizoba Ikenwa (September 25, 2019). Seun Osewa: Profile & Picture of Nairaland Owner. Nigerian Infopedia. Archived from the original on December 6, 2021. Retrieved on December 21, 2020.
- ↑ Built in Africa: Seun Osewa and the most popular site in Nigeria. Venture Burn.
- ↑ Nsehe. "30 Under 30: Africa's Best Young Entrepreneurs", Forbes. Retrieved on 2018-01-03. (in en)
- ↑ "The class of 2015: Nigeria’s 100 most innovative persons in Technology » YNaija", YNaija, 2015-03-16. Retrieved on 2018-01-03. (in en-GB)
- ↑ Ten Most Influential Online Entrepreneurs In Nigeria 2015. T.I.N Magazine. Retrieved on May 3, 2015.
- ↑ Nairaland Owner SEUN OSEWA Full Biography,Life And Net worth. Archived from the original on September 21, 2016. Retrieved on July 9, 2015.