Sewell A. Peterson

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Sewell Anton Peterson (Febụwarị 28, n'afọ 1850 - Septemba 20, n'afọ 1915), ọ bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị America.

A mụrụ ya na Norway, ọ biri na Wisconsin na afọ 1861. Ọ bụ nwa Ole na Martha Peterson. Ọ biri na Menomonie, Wisconsin, ebe ọ bụ onye ahịa. N'oge ahụ, Peterson jere ozi na Menomonie Common Council. Mgbe ahụ ọ kwagara Rice Lake, Wisconsin, ebe ọ rụrụ ọrụ dị ka odeakwụkwọ ọbọdọ, onye na-ahụ ma ka akụ ọbọdọ, na onye isi ọbọdọ. n'afọ 1893, ọ rụrụ ọrụ na Nzukọ nke Steeti Wisconsin. Site na afọ 1895 ruo n'afọ 1899, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye na-ahụ ma ka akụ na ụba steeti Wisconsin. [1] Ọ bụ onye nnọchi anya na Republican National Convention site na Wisconsin na afọ 1900. Ọ nwụrụ na Rice Lake na afọ 1915, mgbe ọ gbagburu onwe ya na mberede n'afọ mgbe ọ na-achụ nta. liri ya na Nora Cemetery na Rice Lake, Wisconsin . [1]

  1. Wisconsin Blue Book 1895, Biographical Sketch of Sewell Peterson, p. 662.