Shaar (surname)
Appearance
Shaar
akara ala | Shaar ![]() |
---|---|
asụsụ eji dee ọrụ | Arabic ![]() |
usoro ederede | Latin script ![]() |
Soundex | S600 ![]() |
Igwe okwu Cologne | 87 ![]() |
Igwe ekwentị | S11111 ![]() |
attested in | 2010 United States Census surname index ![]() |
Shaar (nke a na-edekwa dika Al Shaar) bụ aha nna. Ndị nwere aha nna gụnyere:
- Bassel Al Shaar (amụrụ n'afọ 1982), onye egwuregwu bọọlụ na mba Siria
- Edwin W. Shaar (1915-2001), onye edemede si na mba America na onye na-ese ihe osise
- Hisham Al Shaar (amụrụ n'afọ 1958), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na mba Siria
- Mohammad al-Shaar (amụrụ n'afọ 1950), onye agha Siria bukwara onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị
- Mohammad Nidal al-Shaar (amụrụ n'afọ 1956), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye na-ahụ maka akụ na ụba na mba Siria