Shaarawy

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Shaarawy (ma ọ bụ Al Shaarawy, Al Shaarawi, wdg) bụ aha nna Arabic. Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere ndia:

  • Muhammad Metwally Al Shaarawy (1911-1988), Egypt Islamic ọkà mmụta na onye ọka iwu
  • Stephan El Shaarawy (amụrụ n'afọ 1992), onye Ịtali na-agba bọọlụ nke si n'Ijipt