Shaban (name)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Shahaban

,

Shaban (name)
male given name, ahà nnà, Arabic name, Arabic names of calendar months
akara alaشعبان Dezie
A gụrụ ahaSha'ban Dezie
asụsụ eji dee ọrụArabic Dezie
usoro ederedeArabic script Dezie
SoundexS150 Dezie

Sha'ban ma ọ bụ Shaaban bụ aha Arabic na aha nna (شعبان). Ọ bụkwa aha ọnwa nke asatọ nke kalenda ndị Alakụba, obu okwu na-egosi "nkewa" ma ọ bụ "mgbasa" n'ihi na ndị Arab na-ekpere arụsị na-agbasa na-achọ mmiri n'ọnwa a. Aha ndị yiri ya dị na omenala ndị ọzọ.

Ndị mmadu a na-akpọ Shaban, Sha'ban ma ọ bụ Shaaban[dezie | dezie ebe o si]

Ndị mmadu a na-akpọ Shaban, ma ọ bụ ụdị aha ahụ, gụnyere:

Aha ikpeazụ
  • Ahmed Shaaban (amụrụ ya n'afọ 1978), onye Egypt na-agba bọọlụ
  • Al-Ashraf Sha'ban, sultan nke narị afọ nke iri na ano
  • Basil Shaaban (amụrụ n'afọ 1980), onye ọkwọ ụgbọala na mba Lebanọn
  • Bouthaina Shaaban (amụrụ n'afọ 1953), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na mba Siria
  • Hesham Shaban (amụrụ n'afọ 1980), onye na agba bọọlụ na mba Libya
  • Mohamed Shaaban (amụrụ n'afọ 1984), onye Egypt na-agba bọọlụ
  • Mostafa Shaban (amụrụ n'afọ 1970), onye Ijipt na-eme ihe nkiri
  • Nagwa Shaaban (1959-2019)), onye edemede Ijipt
  • Omar Chaaban Bugiel (amụrụ n'afọ 1994), onye na-agba bọọlụ na Lebanọn
  • Rami Shaaban (amụrụ n'afọ 1975), onye Sweden na-agba bọọlụ
  • Yousuf Shaaban (19312021), onye Ijipt na-eme ihe nkiri

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]