Jump to content

Shagari, Naịjirịa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Shagari bụ okpuru ọchịchị ime obodo na Sokoto Steeti, Naijiria .  Isi ụlọ ọrụ dị na obodo Shagari n'okporo ụzọ A1 .  isi okpuru ọchịchị ime obodo a nwere oke na steeti Zamfara na ndịda.

Ọ nwèrè mpaghara dị otu puku, narị atọ na iri atọ na abụọ km 2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ dị otu puku narị iri ise nà isii, narị anọ na iri na atọ na ngụkọ nke afọ 2006[1]

Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị asatọ na iri ise nà otu. [2]

Ihu igwe

[dezie | dezie ebe o si]

Na sitere n'okpomọkụ dị irí isii na anọ ºF ruo òtù narị na atọ ºF, ihu igwe nwere oge dị iche iche: oge ​​na-ekpo ọkụ, oge mmirika na-ekpo ọkụ nke na-ese igwe ojii na-ekpo ọkụ, na oge na-ekpo ọkụ, nke o oke mmiri. [3]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. HASC, population, area and Headquarters Statoids
  2. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2012-11-26. Retrieved on 2009-10-20.
  3. Shagari Climate, Weather By Month, Average Temperature (Nigeria) - Weather Spark (en). weatherspark.com. Retrieved on 2023-09-01.