Shanab

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Shanab bụ aha nna. N'asụsụ Bedawi nke Sudanese Arabic okwu ahụ pụtara afụ ọnụ.[1]

Ndị nwere aha nna gụnyere ndia:

  • Abdel Fattah Abou-Shanab (amụrụ n'afọ 1935), onye Ijipt na-akwọ ụgbọ mmiri
  • Ismail Abu Shanab (1950-2003), onye injinia Palestine na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Hamas e gburu egbu
  • Mohammad Abu Shanab (amụrụ n'afọ 1998), onye na-agba bọọlụ na Qatar
  • Nora Shanab (amụrụ n'afọ 1987), onye Israel Arab na-agba bọọlụ

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Awn al-Sharif Gasim (1965). "Some Aspects of Sudanese Colloquial Arabic". Sudan Notes and Records 46.