Shang Ruihua

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Shang Ruihua
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịChina Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya18 Novemba 1944 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ, association football coach Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Shang Ruihua (amụrụ na 18 Nọvemba na afó 1944) bụ onye nkuzi bọọlụ nke mba China, onye duziri otu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba China n'oge abụọ dị iche iche.

O duziri mba ahụ ruo otu ụzọ n'ụzọ anọ nke ikpeazụ na afó 1991 FIFA Women's World Cup n'oge mbụ ọ na-achị site na afó 1987 ruo afó 1991.[1] Mgbe ndị Chinese Football Association chụpụrụ Élisabeth Loisel n'afọ 2008, Shang, onye a maara dị ka nna nna nke bọọlụ ụmụ nwanyị China, weghachiri ọnọdụ ahụ mgbe afọ 17 gasịrị.[2] O duuru ndị otu ahụ banye na afó 2008 Summer Olympics mana ọ gbara arụkwaghịm na afó 2010 mgbe ọ na-erughị eru maka 2011 FIFA Women's World Cup.[3]

N'afọ 1994-95 ọ zụrụ otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba China Taipei.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]