Shari Thurer
Ọdịdị
Shari Thurer
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| Aha enyere | Shari |
| Ọrụ ọ na-arụ | psychologist |
| Onye were ọrụ | Boston University |
Shari Thurer bụ ọkà n'akparamàgwà mmadụ zụrụ azụ nke uche na-eme na Boston na prọfesọ osote na Mahadum Boston. [1]
Akwụkwọ ndị ọzọ
[dezie | dezie ebe o si]Ọ bụ onye dere The Myths of Motherhood: How Culture Reinvents the Good Mother na The End of Gender: A Psychological Autopsy
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Psychologist Shari Thurer publishes "The End of Gender"" | BU Today (en). Boston University. Retrieved on 10 May 2020.