Shatsi Musherure Kutesa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Shatsi Musherure Kutesa
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie

Shatsi Namatovu Musherure Kutesa nke a maara dị ka Shatsi Kuteesa bụ onye ọka iwu Uganda, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye omeiwu. Ọ bụ onye omeiwu Mawogola County North Sambabule district na omeiwu nke Uganda.[1]

Mmalite na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Shatsi bụ nwa nwanyị nke onye bụbu minista na-ahụ maka ihe gbasara mba ọzọ Sam Kuteesa na ejima Charlotte Kainerugaba nwunye nwa nwoke nke onye isi ala Museveni Muhoozi Kainerugagaba.[2][3][4]

Ọ nọchiri nna ya dị ka onye omeiwu Mawogola county mgbe ntuli aka a na-asọ mpi gasịrị.[2]

Na mbido na ntuli aka nke National Resistance Movement (NRM) nke dugara na ntuliaka nke afọ pụkụ abụọ na iri abụọ na otu , nwanne nwoke nke onye isi ala Museveni, Godfrey Aine Kaguta nke a makwaara dị ka "Sodo" meriri Shatsi. Shartsi mara mmeri Sodo aka nke mere ka kọmitii ntuli aka NRM mee ka ndị abụọ ahụ na-azọ ọkwa na-agba ọsọ dị ka ndị nweere onwe ha.[5][6][7][8][9][10]

Otu ụbọchị na ntuli aka nke 2021 Uganda, ezinụlọ ya na Yoweri Museveni dụrụ Sodo ọdụ ka ọ pụọ na asọmpi ahụ maka Shatsi. Shatsi mechara merie na ntuli aka n'ozuzu.[11][6][12][13][8][14][15]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Shatsi bụ onye otu ndị omeiwu (MP) ugbu a na-anọchite anya mpaghara Mawogola n'ebe ugwu na ndị omeiwu nke Uganda. Na nzuko omeiwu, ọ na-eje ozi na kọmitii nke iwu na nke ndị omeiwu.[16]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. 🎥 WATCH: Shartis Musherure Kutesa sworn in as Mawogola North MP (en). New Vision. Retrieved on 2022-04-06.
  2. 2.0 2.1 I won't be absent like my father - Kutesa's daughter (en). Monitor (2020-11-17). Retrieved on 2022-04-06.
  3. Reporter (2020-12-21). KAGUTA-KUTESA BATTLE: NRM Tribunal Declared Illegal to Nullify Sodo Kaguta Win against Shartsi Kutesa in Mawogola North Primaries (en-US). Command One Post. Retrieved on 2022-04-06.
  4. Kaaya. Daughter: Minister Kutesa wants change (en-gb). The Observer - Uganda. Retrieved on 2022-04-06.
  5. Reporter (2020-10-01). Aine Kaguta, Kawooya win NRM residual primaries in Sembabule (en-US). The Independent Uganda. Retrieved on 2022-04-06.
  6. 6.0 6.1 Why Sodo Kaguta Quit Mawogola North MP Race | The Kampala Post. kampalapost.com. Retrieved on 2022-04-06.
  7. Muwala wa Minisita Kuteesa Musherure ebintu by'ongedde okumwononekera e Mawogola North, Ababadde Bakakuyege be bamwabulidd (en-GB). Watchdog Uganda (2020-12-01). Retrieved on 2022-04-06.
  8. 8.0 8.1 Museveni forced me out of Mawogola North race- Sodo (en-US). Daily Media (2021-01-20). Archived from the original on 2022-09-29. Retrieved on 2022-04-06.
  9. URN. Museveni's brother, Kutesa's daughter to battle for Mawogola North seat again (en-gb). The Observer - Uganda. Retrieved on 2022-04-06.
  10. Sodo, Kutesa's daughter to face off again as both are nominated for Mawogola North (en-US). Nile Post (2020-10-17). Retrieved on 2022-04-06.
  11. Shartsi Kutesa's Election Victory Challenged in Court (en-US). ChimpReports (2021-03-25). Retrieved on 2022-04-06.
  12. Loser of Mawogola North MP Election Disputes Shartsi Kutesa's Victory (en). Uganda Radionetwork. Retrieved on 2022-04-06.
  13. Aine Godfrey Kaguta Sodo Steps Down from Mawogola Race, Leaves Race for Kuteesa's Daughter. blizz.co.ug. Retrieved on 2022-04-06.
  14. BREAKING! Sodo Kaguta takes commanding lead in Ssembabule NRM polls, defeats Kutesa's daughter at her own polling station (en-US). PML Daily (2020-09-30). Retrieved on 2022-04-06.
  15. How Museveni, Salim Saleh lured their brother Sodo into quitting Mawogola North MP race a day to polls (en-US). Matooke Republic (2021-01-13). Retrieved on 2022-04-06.
  16. Committee on Legal and Parliamentary Affairs – Parliament Watch (en-US). Retrieved on 2022-04-06.