Shawkat

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Shawkat (nke a na-akpọkwa Shaukat, Shawqat, Shavkat, ma Şevket, Arabic: شوكت) bụ aha nwoke Arabic, a na-ejikwa ya dị ka aha nna. Ọ nwere ike izo aka na ndia:

Ndị mmadụ[dezie | dezie ebe o si]

  • Alia Shawkat, onye America na-eme ihe nkiri nke a maara nke ọma site na ọrụ ya na usoro telivishọn Arrested Development
  • Assef Shawqat, onye isi nke ndị agha nzuzo nke Siria
  • Naji Shawkat, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Iraq na onye otu kansụl nke jere ozi nwa oge dị ka praịm minista (Nov 3, 1932-Mar 18, 1933)
  • Shawkat Ali, onye ndú nke Language Movement na Bangladesh
  • Shawkat Ali, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na osote ọkà okwu nke Bangladesh
  • Shawkat Ali, onye edemede si Bangladesh
  • Shawkat Osman, onye Bangladesh na-ede akwụkwọ akụkọ na onye na-ede akụkọ mkpirikpi
  • Awn Shawkat Al-Khasawneh, osote onye isi oche nke Ụlọikpe Ikpe Mba Nile
  • Shaukat Dukanwala, onye na-eme egwuregwu cricket na UAE
  • Shaukat Aziz, onye bụbu praịm minista nke Pakistan
  • Shaukat Hameed Khan, onye Pakistan na-ahụ maka physics nuklia na onye bụbu onye nduzi nke Pakistan Atomic Energy Commission (PAEC)
  • Syed Shaukat Hussain Rizvi, onye nduzi India na onye na-emepụta
  • Maulana Shaukat Ali, onye India na-ahụ mba n'anya
  • Major General Shaukat Sultan, onye bụbu onye isi nchịkwa nke Inter Services Public Relations (ISPR)
  • Shaukat Hayat Khan, onye ọrụ Muslim league a ma ama na onye na-akwado Pakistan Movement
  • Sardar Shaukat Hussein Khan Mazari, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Pakistani

Ụlọ ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

  • Shaukat Khanum Memorial Cancer Hospital & Research Centre, ụlọ ọgwụ nyocha kansa na ụlọ ọrụ nyocha kansa na Pakistan