Jump to content

Shelia P. Moses

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Shelia P. Moses
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereShelia Dezie
aha ezinụlọ yaMoses Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya16 Julaị 1961 Dezie
Ebe ọmụmụRich Square Dezie
Ọrụ ọ na-arụOdee akwụkwọ, biographer, children's writer Dezie
ebe agụmakwụkwọShaw University Dezie

 

Shelia P. Moses bụ onye edemede America nke isiokwu ya gụnyere onye na-eme ihe ọchị Dick Gregory na The Legend of Buddy Bush . N'afọ 2004, a họpụtara ya maka National Book Award ma kpọọ ya Coretta Scott King Honoree maka "The Legend of Buddy Bush" N'afọ 2009, a họpụtara akwụkwọ akụkọ ya "Joseph" maka NAACP Image Award.

Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Moses na obere obodo, ime obodo, n'ebe ugwu ọwụwa anyanwụ North Carolina nke Rich Square.Ọ tolitere na nke itoolu n'ezinụlọ nwere ụmụ iri; ọ nwetara nzere bachelọ ya na Psychology na Mahadum Shaw . [1]

Akwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Georgia Authors | Georgia Center for the Book | Supporting Libraries, Literary Programs and Georgia's Rich Literary Heritage. Archived from the original on 2022-05-21. Retrieved on 2024-05-30.