Jump to content

Siddhartha Bhattacharya

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Siddhartha Bhattacharya
WebsiteÀtụ:Url

Siddhartha Bhattacharya (amụrụ 10 June 1961) [1] bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị sitere na steeti Assam. Ọ bụ nwa onye bụbu onye ndu nke mmegide, Assam, Gaurishankar Bhattacharyya. Ọ bụ onye minista na-ahụ maka agụmakwụkwọ nke Assam na onye otu Assam omebe iwu si Bharatiya Janata Party.

Ọ sonyeere Bharatiya Janata Party na 1995 wee bụrụ onye isi otu Assam na 2014 mana Sarbananda Sonowal nọchiri ya tupu ntuli aka ọgbakọ omebe iwu 2016 Assam.[2] [3] [4] [5] [6] Ọ bụ onye nkwuchite ọnụ mba maka Bharatiya Janata Party maka mpaghara North Eastern.. [1][2]

E meriri Bhattacharya site na oche Gauhati East na ntuli aka Assam Legislative Assembly nke afọ 2011 site na votu 3,997 site na Robin Bordoloi nke Indian National Congress. Mana, ọ meriri na Mpaghara Gauhati East na ntuli aka Assam Legislative Assembly nke 2016 site na imeri Bobeeta Sharma nke Indian National Congress site na votu 96,637. [3]

Bhattacharya bụ nwanne nna nke onye nta akụkọ India bụ Arnab Goswami.   [citation needed]

Ebem si dee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Ahead of assembly polls, Sarbananda Sonowal appointed as Assam BJP chief. Samudra Gupta Kashyap. The Indian Express (22 November 2015). Retrieved on 8 November 2017.
  2. NATIONAL OFFICE BEARERS. Bharatiya Janata Party. Archived from the original on 22 October 2014. Retrieved on 8 November 2017.
  3. BJP candidates win by highest and lowest margins in Assam