Siham Boukhami

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Siham Boukhami
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịMorocco Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Febụwarị 1992 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuQ113834682, Q2979945, AS FAR women Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Siham Boukhami (Arabic; amụrụ n'ụbọchị mbụ n'ọnwa Febụwarị n'afọ 1992) bụ onye Morocco na-agba bọọlụ nke na agbachitere AS FAR na otu ụmụ nwanyị nke Morocco.

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Boukhami gbara ọsọ maka Morocco na ọkwa dị elu n'oge 2018 Afrika nwanyi iko nke ntozu oke (agba nke mbụ).[1]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na-agba bọọlụ mba ụwa

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]