Sihem Badi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sihem Badi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịTunisia Dezie
Aha enyereSihem Dezie
aha ezinụlọ yaBadi Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya12 Jụn 1967 Dezie
Ebe ọmụmụDegache Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMinister of Women Affairs Dezie
ebe agụmakwụkwọParis Diderot University Dezie
Ebe obibiTunisia Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịCongress for the Republic Dezie

Sihem Badi bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Tunisia. Ọ rụrụ ọrụ dị ka Minista na-ahụ maka ihe gbasara ụmụ nwanyị n'okpuru Praịm Minista Hamadi Jebali .[1][2][3]

A mụrụ Sihem Badi na June 12, 1967 na Tozeur .[2] Ọ natara PhD na Medical Studies na Mahadum Paris .[2]

Sihem Badi

As of 2011, she was a member of the Congress for the Republic political party.[2] In 1992, she was sentenced to two years in prison after she condemned former President Zine El Abidine Ben Ali, and she went to France in exile.

N'abalị iri abụọ na ise n'ọnwa Machị afọ puku abụọ na iri na atọ , ndị na-eme ngagharị iwe gbakọtara iji chọọ ka Badi gbaa arụkwaghịm mgbe ọ boro onye na-elekọta ụlọ akwụkwọ ụta maka ndina n'ike nke nwa agbọghọ dị afọ atọ n'ezinụlọ nwa agbọghọ ahụ.[4]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]