Simone Ackermann

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

[1]Simone Ackermann (amụrụ n'ụbọchị mbụ n'ọnwa Febụwarị n'afọ 1990) bụ onye na-eme egwuregwu triathlete na South Afrika. [2] sonyere na Ihe omume summer Olympics ụmụ nwanyị n'afọ 2020 . [1]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Simone Ackermann. Olympedia. Retrieved on 27 July 2021.
  2. Triathlon - Results. Tokyo 2020. Archived from the original on 6 October 2021. Retrieved on 27 July 2021.