Simone Ferraz

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Simone Ferraz
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịBrazil Dezie
Aha enyereSimone Dezie
aha ezinụlọ yaFerraz Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya12 Maachị 1990 Dezie
Ebe ọmụmụPonte Serrada Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBrazilian Portuguese Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie

Simone Ponte Ferraz (amụrụ na 12 Machị na afọ 1990) bụ onye Brazil na-eme egwuregwu na-ahụ maka 3000 mita steeplechase. O ritere ihe nrite abụọ na South American Championships. O sonyere na 2020 Summer Olympics .[1]

Ihe kacha mma ya n'ihe omume ahụ bụ 9:45.15 setị nke abụọ na Guayaquil na 2021.

Egwuregwu mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Athletics FERRAZ Simone - Tokyo 2020 Olympics (en-us). Olympics.com/tokyo-2020/. Tokyo Organising Committee of the Olympic and Paralympic Games. Archived from the original on 2021-08-22. Retrieved on 2021-08-22.