Sinivie Boltic
Ọdịdị
Sinivie Boltic
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 2 Julaị 1982 |
| Ọrụ ọ na-arụ | amateur wrestler |
| Ụdị egwuregwu | wrestling |
| So na | 2012 Summer Olympics, 2002 Commonwealth Games, 2010 Commonwealth Games, wrestling at the 2019 African Games, wrestling at the 2015 African Games |
Sinivie Boltic (ka amụrụ n'ụbọchị nke abụọ n'ọnwa Julaị n'afọ 1982 na Famgbe, Naịjirịa) bụ onye mgba Naịjirịa nke sọrọ mpi na freestyle 96 kg na 2012 Summer Olympics .[1] Ọ bụ onye na-ebu ọkọlọtọ Naịjirịa n'oge emume mmeghe.[2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ London Olympic profile
- ↑ Staff. "London 2012 Opening Ceremony - Flag Bearers", Olympics. Retrieved on 10 August 2012.