Siphiwe Gloria Ndlovu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Siphiwe Gloria Ndlovu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1977 Dezie
Ọrụ ọ na-arụode akwukwo ifo Dezie
ebe agụmakwụkwọGirls' College Dezie

Siphiwe Gloria Ndlovu (a mụrụ ya n'afọ 1977) bụ onye mba Zimbabwe na-ede akwụkwọ na onye na-eme ihe nkiri.[1]

Ndabere[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya ma o tolite na obodo Bulawayo. Ọnwa ole na ole ka a mụsịrị ya, ezinụlọ Ndlovu kwagara Sweden dị ka ndị gbara ọsọ ndụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị, ọ bụkwa ebe a ka ọ nọrọ afọ ndụ ya. Ezinụlọ ahụ kwagara mba United States, wee laghachi Zimbabwe mgbe afọ 1980 gasịrị mgbe mba ahụ nwetara nnwere onwe ya. Ọ gara Girls College ma mesịa gaa US ịga gụọ akwụkwọ mahadum ya na Boston, Massachusetts (Emerson College); Athens, Ohio (Ohio University) na Palo Alto, California (Stanford University).[2] Ọ nọrọ afọ iri na asatọ na US, tupu o kpebie ịlaghachi Africa ebe ọ bi n'etiti mba South Africa nakwa mba Zimbabwe.

Ọrụ edemede[dezie | dezie ebe o si]

Akụkọ ifo Ndlovu enwetawo otuto dị egwu kemgbe ọ banyere n'ebe ahụ n'afọ 2018. Akwụkwọ izizi ya, The Theory of Flight (2018) sochiri The History of Man (2020) n'oge na-adịghị anya.[3] Akwụkwọ abụọ ahụ enwetala otuto, mee ya na ndepụta dị mkpirikpi, ma nweta ebe ndị edemede ha na ụlọ ọrụ ndị a ma ama gburugburu ụwa.[4][5] E wezụga edemede okike, Ndlovu bụ ọkà mmụta edemede a zụrụ azụ.[6][7] Ọ bụkwa onye na-eme ihe nkiri, ihe nkiri ya amalitela na Zanzibar International Film Festival n'etiti ndị ọzọ.[8]

Ihe nrite na nkwanye Ugwu[dezie | dezie ebe o si]

  • Miles Morland Writing Scholarship (2018)[9]
  • Sunday Times Fiction Prize (2019) maka The Theory[10] of Flight
  • Windham–Campbell Prize (2022) ụdị akụkọ ifo[11]

Mbipụta[dezie | dezie ebe o si]

  • The Theory of Flight (Penguin Random House, 2018)[12]
  • The History of Man (Penguin Random House, 2020)[13]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Press (2021-01-13). Q&A with SMkpúrù èdè íkeiphiwe Gloria Ndlovu (en-US). CatalystPress. Retrieved on 2021-11-01.
  2. Siphiwe Gloria Ndlovu | Modern Thought & Literature (en). mtl.stanford.edu. Retrieved on 2021-11-01.
  3. In Siphiwe Gloria Ndlovu's debut novel there is no distinction between the real and the magical, writes Kate Sidley (en). Sunday Times Books LIVE @ Sunday Times Books LIVE. Retrieved on 2021-11-01.
  4. Siphiwe Gloria Ndlovu in conversation with Drew Shaw in her hometown of Bulawayo, April 2021 (en). Centre for English Excellence - Bulawayo. Retrieved on 2021-11-01.
  5. Debeernecessities (2021-02-02). AUTHOR SIPHIWE GLORIA NDLOVU IS A FORCE OF NATURE IN LITERARY WORLD (en). De Beer Necessities. Retrieved on 2021-11-01.
  6. On Discovering Zimbabwean Literature as a Zimbabwean Writer (en-US). Literary Hub (2021-01-13). Retrieved on 2021-11-01.
  7. https://www.timeslive.co.za/authors/nalibali.+'Fiction can save us from ourselves' - Siphiwe Gloria Ndlovu (en-ZA). TimesLIVE. Retrieved on 2021-11-01.
  8. Murmures | Africultures : Dhow Awards du Zanzibar International Film Festival (fr-FR). Africultures. Retrieved on 2021-11-01.
  9. Siphiwe Gloria Ndlovu - The Miles Morland Foundation (en-GB). Retrieved on 2021-11-01.
  10. [The JRB Daily Terry Kurgan and Siphiwe Gloria Ndlovu win the 2019 Sunday Times Literary Awards] (en-US). The Johannesburg Review of Books (2019-09-06). Retrieved on 2022-04-07.
  11. [britllepaper 3 African Authors Awarded the $165,000 Windham-Campbell Prizes: Tsitsi Dangarembga, Siphiwe Gloria Ndlovu and Emmanuel Iduma] (en-US). brittelpaper.com (2022-03-29). Retrieved on 2022-04-07.
  12. Ndlovu (2018-08-01). The Theory of Flight (in en). Penguin Random House South Africa. ISBN 978-1-4152-1011-6. 
  13. Ndlovu (2022-01-11). The History of Man (in en). CATALYST Press. ISBN 978-1-946395-56-6.