Gaa na ọdịnaya

Siphokuhle Patrein

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Siphokuhle Patrein
Siphokuhle Patrein
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya9 Ọktoba 1990 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of the National Assembly of South Africa Dezie
Kọwara na URLhttps://www.pa.org.za/person/siphokuhle-patrein/ Dezie

Siphokuhle Patrein (amụrụ n'abalị itoolu n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1990) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa na onye otu National Assembly of South Africa si Western Cape . Patrein bụ onye otu African National Congress .

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị

[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ puku abụọ na iri na itoolu , Patrein guzoro maka ntuli aka na South African National Assembly dị ka onye nke asaa na ndepụta mpaghara Western Cape nke ANC.[1][2] Na ntuli aka, ọ meriri oche na ndị omeiwu.[3] Mgbe ntuli aka ahụ gasịrị, a họpụtara Patrein ka ọ rụọ ọrụ na Kọmitii Portfolio na ndị uwe ojii.[4]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ "ANC Candidate List 2019". ANC 1912. Archived from the original on 15 August 2021. Retrieved 18 June 2021.
  2. ↑ "ANC national and provincial lists for 2019 elections". 17 March 2019. Retrieved 18 June 2021.
  3. ↑ "SEE: These are the people who will represent you in Parliament, provincial legislatures". News24. 15 May 2019. Retrieved 18 June 2021.
  4. ↑ "Announcements, tablings and committee reports" (PDF). Parliament of South Africa. Retrieved 18 June 2021.