Gaa na ọdịnaya

Sir Jinx

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sir Jinx
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha pseudonymSir Jinx Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Jụn 1970 Dezie
Ebe ọmụmụLos Angeles Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-emeputa ihe ndeko, disc jockey, rapper Dezie
Oge ọrụ ya (mmalite)1986 Dezie
Ngwa egwuolu egwụ Dezie
ỤdịWest Coast hip-hop, gangsta rap Dezie
Akara ndekọPriority Records Dezie

Anthony Wheaton, ónyé a maara nke ọma site na aha egwu ya Sir Jinx, bụ onye America na-emepụta ihe ndekọ hip hop na onye na-eti egwu si Los Angeles, California. Ọ bụ nwa nwanne nne nke ónyé na-emepụta ọtụtụ platinum Dr. Dre. Ọ malitere ọrụ ya dị ka ónyé otu C.I.A. n'etiti afọ 80 na Ice Cube na Kid Disaster.[1] O mepụtara egwu màkà ndị dị ka Dazzie Dee, Westside Connection, Too Short, Yo-Yo, Tone Loc, Kool G Rap, CeCe Peniston, Xzibit na Kurupt n'etiti ndị ọzọ, yana remixed egwu màkà Rage Against the Machine, Public Enemy na Toni Braxton.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Steven Otfinoski (14 May 2014). African Americans in the Performing Arts. ISBN 9781438107769. Retrieved on 2019-10-09.