Sirbalo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sirbalo
Mmádu
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya27 Maachị 1992 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Delta Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie

Obotuke Timothy Ochuko Sirbalo, onye ejikwa Sirbalo mara ma ọbụ Sirbalo Clinic (amụru n'ụbọchị iri abụọ na asaa n'ọnwa March n'afọ 1992) bụ onye na-eme ịhe nkiri ndị Naijiria, onye na-akpa ọchị na onye na-ede blọgụ.[1][2][3][4]

Akụkọ Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Sirbalo na Warri, Delta Steeti, Naijiria.

Ọ gụrụ akwụkwọ na Kọleji Gọọmentị Etiti dị na Idoanị ya na Mahadum nke Lagos Steeti.[5]

Sirbalo malitere  ndezi-akwụkwọ na Nollywood n'afọ 2014 ma bụrụ kwa Onye-Nduzi mmetụta pụrụ iche.

Sirbalo batara n'ịhe mmemme ịkpa ọchị na afọ 2016 dịka Onye-Ndezi na Onye-Nduzi. Ọ malitere ịme ịhe nkiri n'afọ 2017.

A maara ya nke ọma  na isonye ịme ịhe nkiri Nollywood gara nke ọma dịka Okafor's Law(2017), Bling Lagosians(2019).

Ọ nwere ọwa YouTube ise na Otu nde ndị ndebanye aha. Ọ nwere nde 7.5 ndị na-eso ụzọ na Facebook.

A kacha mara ya maka "Sirbalo and Bae" na kwa "Mallen College".[6]

Sirbalo ugbu a bụ otu n'ime ndị na-akpa ọchị bara ọgaranya na Naijiria.[7]

Ịhe Nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • My Village People, 2021
  • Bling Lagosians, 2019
  • 10 Days in Suncity, 2017
  • Okafor's Law, 2017

Njikọ[dezie | dezie ebe o si]

  1. Matex (2021-03-28). Facts about Sirbalo Comedy (en-US). LITEDHILL. Archived from the original on 2021-10-22. Retrieved on 2021-10-23.
  2. Wow! Comedian, Sir Balo Becomes A House Owner, Shows Off New Home (Photos) (en-US). Global Times Nigeria (2021-05-09). Archived from the original on 2021-10-22. Retrieved on 2021-10-23.
  3. Fans React To Sirbalo's Post On Facebook - Opera News. ng.opera.news. Archived from the original on 2021-10-22. Retrieved on 2021-10-23.
  4. SirBalo Biography: Age, Career, Wife, Comedy & Net Worth - sleekNaija. sleekNaija. Archived from the original on 2022-01-11. Retrieved on 2021-10-23.
  5. Timothy Obotuke Sirbalo Biography, Age, Net Worth, Girlfriend, Wife, Instagram Photos, Wikipedia, Skit Videos. www.thefamousnaija.com. Retrieved on 2021-10-23.
  6. https://www.tuko.co.ke/398835-kenyan-actress-naava-queen-appearance-popular-sirbalo-comedy-show.html
  7. The360reporters (2021-09-11). Sirbalo Net Worth, Girlfriend And Biography (en-US). The360Report. Archived from the original on 2021-10-22. Retrieved on 2021-10-23.