Sithembiso Nyoni
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Zimbabwe |
aha ezinụlọ ya | Nyoni |
ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Septemba 1949 |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Member of the National Assembly of Zimbabwe, Minister of Women's Affairs, Gender and Community Development, Member of the National Assembly of Zimbabwe |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Zimbabwe African National Union – Patriotic Front |
Ihe nrite | Right Livelihood Award |
Sithembiso Gile Gladys Nyoni (amụrụ na 20 Septemba na afo 1949) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Zimbabwe na onye bụbu Minista nke Mmepe Obere na Obere.[1] Ọ bụ minista na-ahụ maka ụmụ nwanyị na ndị ntorobịa.[2]
Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị ya
[dezie | dezie ebe o si]Na ntuli aka ndị omeiwu nke Machị 2008, a họpụtara Nyoni ka ọ bụrụ onye nnọchiteanya ZANU-PF na Nkayi North. O nwetara vootu 4,634 megide 4,234 maka Moyo Talent nke Movement for Democratic Change (MDC)-Mutambara na 1,075 maka Mlilo Thembinkosi nke MDC-Tsvangirai.
The Herald kọrọ na Jenụwarị ogugu 3, 2009, na a chụpụrụ Nyoni na Cabinet na mbido izu ahụ, ya na ndị minista 11 ndị ọzọ, n'ihi na ọ nweghịzi oche ọ bụla na Parliament.[3] N'ụbọchị mbụ n'ọnwa Disemba n'afọ 2017, onye isi ala Emmerson Mnangagwa họpụtara ndị isi ọhụrụ, Cde Sithembiso Nyoni ghọrọ Minista ọhụrụ nke ụmụ nwanyị na ndị ntorobịa.
Ọ nọ na ndepụta mmachibido iwu nke United States site na na afo 2003 ruo na afo 2014.[4][5]
Ebesidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Parliament of Zimbabwe. Archived from the original on 2009-03-18. Retrieved on 2008-02-06.
- ↑ "Zimbabwe: New Cabinet Appointed - Ministerial Portfolios Reduced to 22 - Only 6 Deputy Ministers Appointed", AllAfrica.
- ↑ "Losing Ministers Axed", The Herald (allAfrica.com), January 3, 2009.
- ↑ Blocking property of persons undermining democratic processes or institutions in Zimbabwe
- ↑ Zimbabwe designations; Zimbabwe designations removals.
Templeeti:Mnangagwa cabinetTempleeti:Current members of the Zimbabwe House of AssemblyTempleeti:Zimbabwe government ministersTempleeti:Members of the 8th Parliament of ZimbabweTempleeti:Members of the 5th Parliament of Zimbabwe