Slim Burna
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Slim |
aha pseudonym | Slim Burna |
ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Eprel 1988 |
Ebe ọmụmụ | Essex |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-emeputa ihe ndeko, onye na-abụ abụ, rapper, onye na-ede ihe |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2008 |
ngwa egwu | olu egwụ |
ebe e guzobere | Port Harcourt |
ụdị | reggae fusion |
Slim Burna | |
---|---|
Múrú | Gabriel Soprinye Halliday 11 Eprel 1988 Essex, England |
Orü | Onye na agụ egwu |
Gabriel Soprinye Halliday (a mụrụ 11 Eprel 1988) nke a mara nke ọma n'aha o jị eme ihe égwu Slim Burna, bụ onye ala Naijiria na-agụ egwu rap, n'abụ abụ, n'emepụta kwa ụda egwu. A mụrụ ya na Essex n'ime England mana ọ mechara laghachi Naijiria ya na nne na nna ya mgbe ọ dị afọ abụọ ma tolite na Port Harcourt.
Ọ bu ụzọ banye na Grafton Records ebe ọ rụrụ ọrụ onye n'emepụta ụda egwu tupu ọ malite Street Rhymes na 2008. e bu ụzọ mara ya mgbe ọ bụpụtara egwu "Oyoyo" ya nke J-Martins bụ ụzọ guọ na 2009.[1] Abụ ahụ mere nke ọma wee pụta n'ọtụtụ dj mixes. Burna bụpụtara album mbụ ya nke a kpọrọ I'm on Fire na ụbọchị ọmụmụ ya na 11 Eprel 2013 ọ wee bụrụ mixtape kacha mma nke onye si Port Harcourt bụpụtegoru.[2] Tupu a banye ogwugwu 2013, ọ bụrụ abụ "Oh Na Na Na" nke e bu ụzọ wee kpọba na Rhythm 93.7 FM na 28 September 2013. Ọ wepụtara abụ ahụ maka ememe ncheta ụbọchị 53 nke National Day nke Naijiria ọ wee mesịa ghọrọ abụ ya nke mbụ banyere na Top 10 nke redio. Ọ wepụtakwara remix ya nke ya na Edem biakọtara ọnụ wee mee na January 2015.
Ọba akwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Slim Burna releases new single “Oya Na” (18 June 2012). Archived from the original on 29 October 2013. Retrieved on 19 November 2017.
- ↑ Slim Burna pushes "I'm on fire" mixtape. Vanguardngr.com (28 February 2013). Retrieved on 19 November 2017.