Soham El Wardini

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Soham El Wardini
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSenegal Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1953 Dezie
Ebe ọmụmụQ16627999 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimayor Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversité Cheikh Anta Diop Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAlliance of the Forces of Progress Dezie
Soham El Wardini

Soham El Wardini (Amụrụ n'afọ a 1953) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Senegal na onye bụbu onye isi obodo Dakar, Senegal. Ọ bụ nwanyị mbụ bụ onye isi obodo nke Dakar mgbe nnwere onwe gasịrị na osote onye isi obodo mbụ nke obodo ahụ.

A mụrụ Wardini n'afọ 1953 n'ime ime obodo Latmingué, Kaolack Region, Senegal.[1] A mụrụ ya na ụmụnne ya iri n'aka nne Senegalese na nna Lebanọn.[2] Mgbe nna ya nwụsịrị, ezinụlọ ya kwagara n'obodo Kaolack, ebe ọ gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị. Ọ gụrụ akwụkwọ na Bekee na Mahadum Cheikh Anta Diop (nke bụ Mahadum Dakar n'oge ahụ) ma kụzie na kọleji dị iche iche.[3]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. Kiunguyu (4 October 2018). Soham El Wardini is Dakar’s first post-independence female mayor. This Is Africa. Archived from the original on 13 July 2019. Retrieved on 15 February 2019.
  2. El Hadji Ibrahima Thiam (9 January 2015). Une Dame De Cœur (fr). Seneplus. Retrieved on 16 February 2019.
  3. Seck (4 October 2018). Entrée historique de Soham Wardin à la Mairie de Dakar : Entretien avec Fouad Wardini, son frère, pour le Portrait d’une Sénégalaise, bon teint (fr-FR). Lactuacho. Retrieved on 17 February 2019.