Sola Sobowale

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
(Dupụ̀rụ̀ sì Sola sobowale)
Jump to navigation Jump to search

Sola Sobowale onye n'eme ihe nkiri, screenwriter, onye nghazi na onye mmepụta.[1]

Ọrụ ya[mèzi | mèzi mkpụrụ]

O bidoro ihe nkiri dika otu onye 'Awada Kerikeri Group' nke di n'ọchichi Adebayo Salami.[2] N' ọtụtụ afọ gara aga, o deela, soro dee, nakwa mepụta ọtụtụ ihe nkiri ndi Naijiria.[3] O dere, tuziaka nakwa meputa O'hun Oko Somida, ihe nkiri ndi '2010 Nigerian film' nke gụnyere 'Adebayo Salami'.[4] O gosiri na 'Dangerous Twins', ihe nkiri pụtara na 2004 nke Tade Ogidan mepụtara,nke Niji Akanni dere ma ghazie ya.[5] O gosikwara a 'Family on Fire'  nke Tade Ogidan mepụtara ma ghazie.[6]

Filmografi ndi aghọpụtara[mèzi | mèzi mkpụrụ]

  • Asewo to re Mecca (1992)
  • Dangerous Twins (2004)
  • Ohun Oko Somida (2010)
  • Family on Fire (2011)
  • The Wedding Party (2016)
  • The Wedding Party 2 (2017)

Nrụtụaka[mèzi | mèzi mkpụrụ]