Soldier Idumota
Ọdịdị
Soldier Idumota
| Oge/afọ mmalite | 1948 |
|---|---|
| Mba/obodo | Naijiria |
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Lagos |
| Nhazi ọnọdụ | 6°27′40″N 3°23′15″E |
| Nwere àgwà | tourist attraction |

Soldier Idumota (Yoruba: Sojadumota) mgbe ụfọdụ a na-akpọ Onye agha A Na-amaghị Ama, bụ ebe owuwu ncheta nke dị na Idumota, mpaghara Lagos, na Lagos Steeti, Nigeria. Gọọmentị Naijiria wuru ya ma guzobe ya n'afọ 1948 iji cheta ndị agha nwụrụ n'oge Agha Ụwa nke Mbụ na Agha Ụwa Nke Abụọ.[1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Florence Gaub (2010). Military Integration after Civil Wars: Multiethnic Armies, Identity and Post-Conflict Reconstruction. Routledge. pp. 60–. ISBN 978-1-136-89603-3.