Solid Star

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Solid Star
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya24 Ọktoba 1988 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Delta Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee egwu Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2010 Dezie
webụsaịtịhttp://www.solidstarmusic.com Dezie

Àtụ:Infobox musical artist Solid Star

Background information

Aha Joshua Iniyezo

Amụrụ Nọvemba 8, 1988 (afọ 32)

Delta Steeti, Naịjirịa

Ebe osi Isoko South, Aviara

Nkenụụdị

Afurobiiti

R&B

Aka Ọrụ

Otii egwu

Odee egwu

Mmepụta ndekọ egwu

Omee ihe nkiri

Afọ ọ nọ ọrụ 2010 –ugbua

Lebeelụ Shaba Entertainment

Ndị egwu Tiwa Savage, Korrekt, 2face Idibia, Flavour N'abania

Website achievasng.com

Joshua Iniyezo (amụrụ ya na Nọvemba 8, 1988), nke amara nke ọma na aha ya bụ SolidStar Isoko maọbụ naanị SolidStar, bụ onye Naịjirịa onye na-agụ egwu, onye na-ede egwu. Ọ malitere ọrụ egwu ya dịka ịkụ ịgba maka otu ụka dị na obodo ya bụ Delta Steeti . A maara SolidStar nke ọma n'ofe Naịjirịa na Afrịka maka egwu ya "One in a Million". Ọ bịanyere aka na Ossy Achievas

Ossy Achievas bịanyere aka na ya.

Na 2010, o weputara abọm izizi ya One in a Million nke mechara bụrụ nnukwu egwu wuru ewu. The rimisi nke egwu a "One in a Million" gosipụtara 2face Idibia . Ọ gbasoro ihe ngosi a na ọtụtụ ndị egwu ya ọzọ wuru ewu.

Ndụ mbido[dezie | dezie ebe o si]

SolidStar, onye a maara nke ọma maka ikike ya igụ egwu werewere n'asụsụ Bekee , asụsụ Isoko na asụsụ Igbo, a mụrụ ya na Delta Steeti, Naịjirịa na nke Mr. na Mrs Iniyezo. Ezinụlọ ya sitere na obodo Aviara . [1] SolidStar bidoro ọrụ egwu ya mgbe ọ dị afọ iri na anọ mgbe ọ malitere ịkpọ ụbọ akwara maka ikwe ukwe ụka ya na Aviara . Achọpụtara ya afọ ole na ole ka e mere ihe ngosi nka egwu na mpaghara Ajegunle nke Legọọsụ Steeti ebe akọwara ya na ebe Paul Cole onye ndekọ lebeelụ. [2] Na 2010, SolidStar debanyere aha na Achievas Record ebe ewepụtara abọm mbụ ya n'okpuru akara ahụ.

Ọrụ egwu[dezie | dezie ebe o si]

2010: One in a Million[dezie | dezie ebe o si]

Na 2010, SolidStar wepụtara abọm mbụ ya bụ One in a Million site na Achievas Muziki. Abọm ya bụ egwu a "One in a Million" egwu buputere ya, bụ nke ya na 2face Idibia tikọrọ ọnụ. [3]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Abọm[dezie | dezie ebe o si]

  • Grace$Glory
  • W.E.E.D
  • One in a Million
  • Solidstar

Egwu ndị ahọpụtara[dezie | dezie ebe o si]

  • "One in a Million" (gosipụtara 2Baba)
  • "Silicon" (gosipụtara Timaya)
  • "International Woman"
  • "Nwa Baby" (gosipụtara 2Baba)
  • "Wait (Refix)" (gosipụtara Patoranking na Tiwa Savage)
  • "Wait" (gosipụtara Davido)
  • "My Body (gosipụtara Timaya)
  • "Negotiate"
  • "Oluchi" (gosipụtara Flavour)
  • "Skibo"
  • "Omotena"
  • "Yarinya"
  • "Ala"

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Aha Onye Nduzi Ref
2013 SolidStar Ft. Flavour – Oluchi Aje Films [4]
2013 SolidStar Ft. Timaya – My Body Aje Films [5]
2013 SolidStar Ft. Tiwa Savage – Baby Jollof Clarence Peters [6]
2013 SolidStar – In My Head Clarence Peters [7]
2013 SolidStar – Good Woman Clarence Peters [8]
2013 SolidStar ft Davido – Wait Avalon Okpe [9]
2013 SolidStar ft Davido – Wait Avalon Okpe [10]
2013 SolidStar ft Davido – Wait TalkingDrums [11]

Onyinye na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Mmemme Nrite Recipient Result Ref
2010 Nigeria Music Video Award (NMVA) Ọkacha onye ọhụrụ na-eti egwu "One in a Million" Merie [12]
2015 The Headies 2015 Ọkacha egwu "My Body – Solid Star Feat. Timaya" Ahọpụtara [13]

Nsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. SolidStar Isoko's Official Website. Archived from the original on 2019-10-27. Retrieved on 2020-11-27.
  2. Achievas Music 'Who We Are'.
  3. Interview: From Grass To Fame And Fortune, ‘Solidstar’ Is An Extraordinary Ghetto Superstar, Talks About His Journey So Far.... OnoBello (June 27, 2013). Archived from the original on December 5, 2020. Retrieved on November 27, 2020.
  4. [Video SolidStar Ft. Flavour – Oluchi].
  5. [Video SolidStar Ft. Timaya – My Body]. Archived from the original on 2019-03-29. Retrieved on 2020-11-27.
  6. OFFICIAL VIDEO: Solidstar Ft. Tiwa Savage – Baby Jollof. Archived from the original on 2020-12-06. Retrieved on 2020-11-27.
  7. VIDEO: Solidstar – In My Head. Archived from the original on 2018-12-09. Retrieved on 2020-11-27.
  8. VIDEO: Solidstar – "Good Woman".
  9. VIDEO: SOLIDSTAR – WAIT {REFIX} FT. TIWA SAVAGE & PATORANKING.
  10. VIDEO: SOLIDSTAR – WAIT {REFIX} FT. TIWA SAVAGE & PATORANKING.
  11. VIDEO: Solidstar – "Emergency".
  12. Nigeria Music Video Awards – NMVA 2010 – Winners & Photos.
  13. Check out the complete nomination list. Archived from the original on 2018-12-09. Retrieved on 2020-11-27.

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]