Solomon Bengondo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Solomon Bengondo
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịKameroon Dezie
Aha enyereSalomon Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Ọgọọst 1987 Dezie
Ebe ọmụmụYaoundé Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya29 Novemba 2013 Dezie
Ebe ọ nwụrụTangerang Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuPSIS Semarang, Persih Tembilahan, Persikota Tangerang, Persipro Bond-U Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Rigobert Salomon Guy Bengondo[1] (8 Ọgọst 1987 - 29 Nọvemba 2013) bụ onye Cameroon na-agba bọọlụ nke gbara bọọlụ maka Persipro Probolinggo na Liga Indonesia Premier Division (LPIS). Ọ gbara bọọlụ maka Persikota Tangerang na 2009-10 Liga Indonesia Premier Division.

Ọ nwụrụ na 29 Nọvemba 2013 na Tangerang, Banten, Indonesia.[2][3]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Rigobert Salomon Guy Bengondo. liga-indonesia.co.id. Liga Indonesia (May 2010). Archived from the original on 28 November 2010. Retrieved on 13 May 2012.
  2. Salomon Bengondo Tewas, PSSI Bentuk Tim Khusus. kompas.com. Retrieved on 2 December 2013.
  3. Indonésie: Mort subite du Camerounais Salomon Bengondo. africatopsports.com. Retrieved on 4 December 2013.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Salomon Bengondo. soccerway.com. Soccerway (6 October 2008). Retrieved on 14 May 2012.